Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma #viral #live Ministration Video 2022
2022
R
0 h 10 m
Nigeria
Pop
#sischinyereudoma Ministering her new released single Eze Mmuo🕊️
LYRICS
Eze...
Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya
(The King that all Kings hide under His Coverage)
Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze
(There is no one who rules with you on the throne)

N'elu-igwe, N'elu uwa
(in heaven, on earth)
Chi Ukwu nani gi bu okaka
(Great God, only you are sovereign)

Chiukwu nani gi bu okaka

i loro ihe loro enyi
Nkpuru òdum n'onu na-turu ugò laa
(You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth and won victoriously)

Ibu Oke Muo
(The Great Spirit)
Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
(Spirits that are feared dread and fear you)

(You the creation of the Spirits)

Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
(You are the great iroko tree that cannot be burnt down)

(There is no one who rul
More
7.5 /10
0 people rated

Manood online
Manood sa app
Mga episode
Nangungunang Cast
Pagsusuri ng User
Mga episode
Nangungunang Cast
Pagsusuri ng User
Mga episode
film
lklk
Netflix
Plex
Nangungunang Cast(1)
Amb. Sis. Chinyere Udoma
Singer
Pagsusuri ng User
𝐦𝐚𝐯𝐚𝐡𝐚𝐧𝐦𝐢𝐬𝐢
08/07/2025 02:32
Eze Mmuo by Sis Chinyere Udoma #viral #live Ministration Video 2022
— No more content —

Disclaimer: All videos and pictures on MovieBox are from the Internet, and their copyrights belong to the original creators. We only provide webpage services and do not store, record, or upload any content.